Ubi Ego (Feat. Flavour) Lyrics

Flavour Feat. Otigba Agulu

Flavour Feat. Otigba Agulu - Ubi Ego (Feat. Flavour) Lyrics

Lyrics

Ife onye yolu chi ya Ka oga emelu ya
Ife onye yolu chi ya Ka oga ayota (ayota Ife di mma)
Osi anyi kuo aka na onu uzo ga emepe (ahhh)
Hustle Hustle, my hustle go pay(Ayota Ife di mma)
Baba God no dey dash money
That's why, I dey hustle to make am
Thank God I am winning
Aku elisi elisi Ka anyi ga enwe
Ka anyi jewe na uni ego
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jewe na ubi ego, ebe Ife dimma si abia
Ka anyi jewe na ubi ego
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ubi ego ebe Ife si mma si abia
Ubi ego ebe Ife si mma si abia
Ebe akolu pounds and dollars (Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego)
Oyorima
Chai
Amara Chukwu Ka anyi na Ayo yo yo eh
Nna mepere uzo Aku na uba chai
Ngozi Chukwu so be anyi do do
Ka Ife oma mebe na ndu mu
Agubanu kwubenu maka ndi nwe obodo, ndi ji obodo tight
Iputanu mebe Ife nu
Osuwanu gigi gagaga na obodo
Inyelu umunne aka
Iburu okaa omee
Imana anaghi eme na nkiti
Agba aka ali ukwu Oji o
Oti Igba na ijele abiago
Na ime uni ego, ebe Ife nile na eme
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Aku Maruti mkpa Ka anyi na Ayo olisa
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Eriwe agwu agwu Ka anyi na Ayo Chukwu
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ife di mma, Ife di mma,
Ife di mma o, di na ubi ego
Nwata malu ogolie
Ife di mma, Ife di mma,
Ife di mma o, di na ubi ego
I must collect
Ebe onye na aru ka osi eri o
Oti Igba na Flavour
Egwu anyi na eti Ka anyi ji eri o (oyorima)
Blessings go follow me
Riches go follow me
Poverty no good at all o
Ubiam ajoka njo
Ago jolu ubiam njo
But Baba God no dey dash money
That's why,
I dey hustle wella to make am o
Ndi Obodo na eche mu eche
Ha Choo million, Mme ya na Billi Billi
Ife di mma ka anyi ga enwe
Ife di mma ka anyi ga enwe o
Maka nwata etogo
Nwa bialu uwa ga afu Ife oma
Awele Ka anyi ga eje
Ka anyi jebe na ubi ego
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Aku Maruti mkpa Ka anyi na Ayo Olisa
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Eriwe agwu agwu Ka anyi na Ayo Chukwu
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
He he
Ife onye na eme ya jisi Ike
Nke onye na alu bu ubi ego ya
Maka na enu uwa onwero onye malu ibe ya
Mkpuru ikuru Ka iga aghota
Ife dimma di mma
Ife dimma bu ego
Oti Igba na ijele abiago
Nime ubi ego, eve Ife nile na eme
Ife onye yolu chi ya Ka oga emelu ya
Ife onye yolu chi ya Ka oga ayota (ayota Ife di mma)
Osi anyi kuo aka na onu uzo ga emepe (ahhh)
Hustle Hustle, my hustle go pay(Ayota Ife di mma)
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ubi ego ebe Ife si mma si abia
Ubi ego ebe Ife si mma si abia
Ebe akolu pounds and dollars (Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego)
Masterkraft music producer
Selebobo nwa Dunukofia
Obi Roys o, kezi klef o
Lelelele eh
Otigba ah ah
Oti igba na ijele Igbo
Chukwuebuka Chiekulie nwanne o
Nime ubi ego
Ikukuoma na Holland
Onyenwe anyi gozie hi
Mix monster
Oyorima

Song & Lyrics Facts

Flavour feat. Otigba Agulu - Ubi Ego (feat.

Flavour) is a song released on the album Ijele – The Traveler in 2017. It was written by Chinedu Okoli and produced by Masterkraft. The track features a blend of highlife and afropop, with lyrics that talk about how love can make someone feel like they've conquered the world. The song has become an anthem for lovers all over Africa and beyond due to its catchy chorus and melodious sound. Its lyrics depict a man's joy at finding true love, as he sings “Ubi ego, na ebe anyi ga-agha.”

Translate Flavour Feat. Otigba Agulu - Ubi Ego (Feat. Flavour) lyrics to:

Please select your language from the drop-down list to see the translation for Flavour Feat. Otigba Agulu - Ubi Ego (Feat. Flavour) lyrics.

We have 1 Flavour Feat. Otigba Agulu's song lyrics which you can see on the right or by clicking on the artist's name.